Voici une photo de Peter Obi/X/BBC
Charles Soludo a déclaré à l'État d'Anambra que Peter Obi ji aha Le Congrès démocratique du Nigeria (NDC) a déclaré que ce n'était pas le cas.
Gọvanọ Soludo kwuru nke a na mkparịtaụka ya na na BBC News Igbo nwere n'Awka isiobodo state ahụ ma kọwaa na ọ bụ naanị n'ihe gbasara ọchịchị na ndọrọndọrọ ka ya na na Peter Obi na-enwe nghọtahie.
Soludo kọwara na ezinaụlọ ya na Peter Obi a mma ma kwuo na nwunye ya mụtara nwa ha na mmiri Chukwu.
N'okwu ya, "Mụ na Peter Obi ezigbo enyi. Ezinaụlọ anyị abụọ dị na mma. Nwunye ya mụrụ m na mmiri Chukwu, nwunye mụrụ nwa ya na confirmation. Mana abata n'ihe gbasara ọchịchị, nye m nke m, nye m nke m, bụ ụzụ ahịa Ọ bụ ndọrọndọrọ ọchịchị ka a na-eme.
Soludo mere ka o doo anya na, "ebumnobi nke ya dị iche. O nwere onye o chere kwesịrị ịbụ Gọvanọ n'Anambra. Mụ onwe m na-azọkwa nụ. Ọ kwadoro onye ọ chọrọ. Mana enwetara m mmeri site n'amara Chineke Mana ọ bụghị ihe m buuru ya n'obi.
Fin du contenu
Ọ kọwara ihe simple o jiri degara Peter Obi akwụkwọ n'afọ 2022 mgbe ọ na-akwado ịzọ ọkwa onyeisiala.
Soludo gara n'ihu kwuo, "Agwaghị m Peter Obi ọ zọla maka na ọ malitela ịzọ. Enweghị ka ị ga-esi sị mmadụ, onye ji ọkọlọtọ pati azọ onyeisiala, ị Gaghị edere ya akwụkwọ si ya azọla. Je m'attends à ce que tu sois là, et je t'en prie, je t'en prie. nsonye ya ga-anapụ PDP ọtụtụ vootu ma mee ka ọ dị mfe Tinubu inweta mmeri.
Ọ kọwakwara na ọ bụrụgodị na pati chọrọ j'étais ọchịchị na Nigeria jikọtara aka ọnụ, nke ahụ apụtaghị na ha ga-emeri pati nọ n'ọchịchị ma kwuo na nke ahụ bụ ebe mmalite.
Chọpụta karịa
Vidéo
Njebé Vidio




